Ala Nigeria

Mba Afrika

Ehigherila ọbibia onye-isi ala mba Niger bụ Mahamadou Issoufou

Onye-isi ala mba Niger bụ Mahamadou Issoufou kwesiri iba zute  Presidenti Muhammadu Buhari na  Abuja,ka ewughariri. Nkea ka ehibere na ụbọchi  Fridee nke ọnwa ise...

Ihe mgbaga ahu

Ndi nnọchite anya akpọla oku ka-eleba anya n’ụgwọ ọrụ

Ụlọ nnọchite anya ala anyi,dika ndi omiwu akpọla oku ka eme ngwa ngwa leba anya na ụgwọ ọrụ ọhụrụ iji mee ka ọnọdu ndi...

Health

Nke mbụ onye Afrika ga-abụ Direktọ genara nke WHO

Tedros Adhanom Ghebreyesus bụ onye si mba Ethiopia ga-ewere ọkwa dika Direktọ general nke ndi World Health Organization, WHO n’aha ichafu. Ọ ga abụ onye...

Ihe I na -aru

Agwala ndi Uwe-ojii ka hụ n’enwere ezi mmek ọrita na etiti...

Onye ji ọkwa  Assistant Inspector General nke ndi uwe oji na mpaghara South West bụ AIG Agboola Oshodi-Glover amanyela ndi uwe oji ka hụ...

Mba uwa

Agriculture