Ndi nnọchite anya akpọla oku ka-eleba anya n’ụgwọ ọrụ

0
17

Ụlọ nnọchite anya ala anyi,dika ndi omiwu akpọla oku ka eme ngwa ngwa leba anya na ụgwọ ọrụ ọhụrụ iji mee ka ọnọdu ndi ọrụ ala anyi kawanye nma.

Nkea di na okwu enyere ndi omiwu a,nke isi okwu ya bụ ụrụ ọbara bụ ikwanyere ndi ọrụ ala anyi ugwuu,dika ana merube mmemme ụbọchi ndi ọrụ,ndi omuiwu a kelere ndi ọrụ ala Naijiria maka mbọr ha na agba n’agbanyeghi nsogbu akụlụba.

Mazi Ezenwa Onyewuchi nke si Steti Imo kwuru na nkea di mkpa bụ ileba anya na ụgwọ ọrụ maka ihe isi-ike chere ndi ọrụ ala anyi n’ihu gbakwunye na ego anaghi azutanwu ihe etu okwesiri,ndi eji ụgwọ ọrụ nakwa ndi achụrụ na ọrụ.

Onye omiwu a kwuru na ndi gọọmenti nakwa ndi kwuru na nke onwe ha anaghi eleba anya na ọdi nma ndi ọrụ ha etu okwesiri.

Ọnụ n’ekwuru ndi ụlọ nzukọ omiwu bụ Yakubu Dogara kelere otu jikọrọ ndi ọrụ nke akpọrọ NLC n’aha ichafu maka mbọr ha na agba ihụ na ala anyi na-emepe,ma kwuo na ndi omiwu ga na aga n’ihu na emeputa iwu ga eme ka ọnọdu ndi ọrụ ala Naijiria kawanye nma.

 

SHARE

LEAVE A REPLY