Ehigherila ọbibia onye-isi ala mba Niger bụ Mahamadou Issoufou

0
70

Onye-isi ala mba Niger bụ Mahamadou Issoufou kwesiri iba zute  Presidenti Muhammadu Buhari na  Abuja,ka ewughariri.

Nkea ka ehibere na ụbọchi  Fridee nke ọnwa ise ma bụrụ abali ise nke afọ puru abụọ na iri na asaa,ma kọdi ugbua ehigharela ya maka na presidenti Issoufou nwere ihe ọzọ di mkpa ọna aga.

Emezichala ihe nile ka Presidenti Buhari nwe ike inabata ogbo ya si mba Niger na ndi ha na ya so n’ogige onye-isi ala na Abuja.Ha kwesiri ijekọ ekpere Jumaat makwa rikọ nri ehihie ọnụ,tupu ehigharie nzukọ a.

Aga eme ka amara ụbọchi nkea ga abu.

SHARE

LEAVE A REPLY