Aja awuchiela ndi n’ekwuputa aku-chinyere n’ala na mba Ghana

0
658

Ndi ọrụ gbata gbata na mba Ghana n’agba mbọ inaputa mmadu iri na asa bụ ndi na-egwuputa nkwa akụchnyere n’ala na ụzọ nezighi ezi,bụ aja wuchiri n’olulu kamgbe ụbọchi ụka.

Olulu a dina obodo Prestea-Nsuta na mpaghara ọdida anyanwu,olulu a aja wuchiri ndia di ntu mita iri abụọ na ise site n’’elu ala.

“Mmadu ise gbanariri ọdachi a,” dika uwe ojii si kwuo.Akana agba mbọ inaputa ndia kamgbe elekere iri anọ na asatọ ma nwe olilanya na aga anaputa ha.

Ndia n’egwuputa aku-chinyere na-ụzọ nezighi ezi bụ ndi mba China bụ nani ndi enyere Ghana aka maka ọdi nma makwa ọdachi nkea nwere ike ibute na ala ha.

Anwuchila mmadu ole n’ole ma bukoro otutu nkwa oru ha.

Gọọmenti eguzobela ndi ga na-eleba anya nsogbu a nakwa ọzọ nwere ike idaputa.

SHARE

LEAVE A REPLY