Anwuchiela onye Syrian chọrọ ikusu mba germany

0
44

Ndi uwe ojii mba German anwuchiela onye Syria gbara afọ iri na asaa ana enyo enyo na ọna achọ igbu ndi mmadu ma gbuo onwe ya na Berlin.

Onye Minsta n’ahụ maka ihe n’eme na mba ahu bụ Karl Heinz Schröter kwuru na awuchiri nwamadi a na Uckermark dina mpaghara Brandenburg.

Ihe ọzọ banyere ebubo a ka anyi amabeghi ugbua,tumadi udi ṅkusu ọ chọrọ ime.’

Mba Germany nwere ọtụtụ ṅkusu n’afọ puku abụọ na iri na isii.

 

SHARE

LEAVE A REPLY