Anwuchila Onye-isi otu egwuri egwu bọọlu mba Tanzania maka nrụrụ aka

0
28

Anwuchila onye isi otu egwu bọọlu mba Tanzania bụ  Jamal Malinzi,obu ndi n’ahụ maka agha megide mpụ na obodo ahu mere nkea.

Anwuchiri ya na onye ode akwụkwọ otu TFF bụ general Selestine Mwesigwa.

Emere nkea n’abali ma gba ha ajụjụ ọnụ nke ugboro abụọ na ụbọchi Tọọzdee.

Ọnụ n’ekwuchitere ndi agha mpụ a bụ Musa Misalaba gbakwunyere na ndia gaghi ahapu ndia ruo mgbe aga egbacha ha ajụjụ ọnụ.Anwụchiri ndia ndika emechara nyocha na ebubo ana ebo ha.

Misalaba kwuru na ha ga aga n’ihụ na-eme nyocha ndi isi ọrụ gọọmenti etiti bụ ndi n’eme nrụrụ aka.

SHARE

LEAVE A REPLY