Prezidenti mba Tanzania agwala ndi isi ọrụ ka ha gba arụkwaghi

Onye-isi ala mba Tanzania bụ  John Magufuli enyela ntuzi aka ka enyegharia ọrụ ngo nke ndi Petra Diamonds Ltd ma gwa ndi ndi-isi ọrụ...

Oke ide-mmiri achupula ọtụtụ mmadu n’mba Niger

Ndi ọnụ n’eru n’okwu akwala ọtụtụ mmadu ka ha kwapu na ụlọ ha n’isi obodo ha bụ Niamey,maka oke ide mmiri. Ọtụtụ mmadu n’arahuzi n’ụlọ...

Mbọ ogbunigwe emeruola mmadu atọ ahu na mba Ethiopia.

Ihe kariri mmadu iri na atọ emerula ahụ ka mbọ ogbunigwe gbara na mpaghara south-western nke mba Ethiopia. Nkusu a mere na obodo Jimma nke...

Akpolatela mazi Pierre-Claver Maganga Moussavou dika osote onye-isi ala mba Gabon

Mba Gabon akpolatela mazi Pierre-Claver Maganga Moussavou dika osote onye-isi ala,ebe mazi René Ndemezo’o Obiang ka emere onye isi oche n’ahụ maka akuluba nakwa...

Otu AU nabatara ntuli-aka emere na Kenya

Otu mba Afrika họputara ka ha lebba anya na ntuli-aka mba Kenya,kwuru na nkea gara nke ọma. Onye nọọ na isi otua bụ onye jibu...

Aja awuchiela ndi n’ekwuputa aku-chinyere n’ala na mba Ghana

Ndi ọrụ gbata gbata na mba Ghana n’agba mbọ inaputa mmadu iri na asa bụ ndi na-egwuputa nkwa akụchnyere n’ala na ụzọ nezighi ezi,bụ...

Ndi uwe ojii Uganda anwụchiela ndi Congo batara obodo ha na-ụzọ...

Ndi uwe ojii na mpaghara Kasese anwụchiela ihe kariri mmadu otu nari iri atọ bụ ndi mba Congo maka ibata Uganda na ụzọ n’ezighi...

Kanya chọrọ ikpe nkwum-ọtọ maka ogbugbu egburu onye ọkiwu

Ndi n’ahụ maka ugwu ruru mmadu emela ngaghari iwe na okporo ụzọ dina Nairobi isi Kenya,na ekwu ka enwe ikpe nkwumọtọ na ogbugbu egburu...

onye-isi otu AU agwala ndi mba so na otua ka ha...

Onye isi oche otu mba afrika nile akpọrọ  African Union Commission (AU) bụ  Moussa Faki Mahamat akpọkula ndi mba nọọ na otua ka ha mee...

Mmadu iri na ise kana achọ achọ,dika ụlọ elu ikwu asaa...

Mmadu iri na ise kana achọ achọ,dika ụlọ elu ikwu asaa dara na Nairobi isi obodo Kenya n’ isi ụtụtụ ụbọchi Tuzdee. Ụlọ elu a...