Nke mbụ onye Afrika ga-abụ Direktọ genara nke WHO

Tedros Adhanom Ghebreyesus bụ onye si mba Ethiopia ga-ewere ọkwa dika Direktọ general nke ndi World Health Organization, WHO n’aha ichafu. Ọ ga abụ onye...

Emere ọgbakọ ekpere maka onye-isi ala bụ Buhari

Otu ọhụrụ nke akpọrọ the Buhari’s Friends Organisation Network n’olu bekee akpọkula ndi Naijiria ka ha kpe ekpere maka onye-isi ala bụ Presidenti Muhammadu...

Onye-isi ala bụ Muhammadu Buhari ejewela London maka ahu-ike ya

Onye-isi ala bụ Muhammadu Buhari ejewela London maka ije leba ahu-ike ya anyi. Nkea di na okwu obinyere aka bụ onye ndụm ọdụ pụrụ iche...

Ụlọ ọrụ onye-isi ala ekwela Naijiria nkwa maka ahụ-ike Presdenti Buhari

Ụlọ ọrụ onye-isi ala agwala ndi Naijiria, na agbanyeghi ahụ-ike onye-isi ala n’ihe gana aga etu okwesiri.site n’okwu a, onye-isi ala anaghi aga ọgbakọ...