Gọvanọ Ikpeazu nke Abia ekwela umu-afọ Naijiria nile bii na Steti...

Gọvanọ Okezie Ikpeazu nke Steti Abia ekwela umu-afọ Naijiria nile bii na Stetia nkwa ezi nchekwa. Na izuka gara aga oke itu egwu di na...

Onye isi-ala Naijiria ejela ọgbakọ na New York,

Onye isi-ala Naijiria bụ Muhammadu Buhari ahapula ala anyi mee njem,gaa New York,ebe ọga anọ na ọgbakọ iri asaa na abụọ nke otu gikọrọ...

Mazi Clement Uwaifo amalitela ọrụ dika Permanent Secretary nke Ministry ahụ-ike

Onye akpọlitere n’ọrụ dika Permanent Secretary nke Ministry n’ahụ maka ahụ-ike bụ Mazi. Osarenoma Clement Uwaifo amalitela ọrụ. Mazi. Uwaifo weghara ọrụ n’aka Hajiya Binta Adamu Bello,bụ...

Naijiria akpọkuola onye n’anochite anya mba SouthAfrika maka ogbu gbu egburu...

Minista n’ahụ maka ihe banyere mba ndi ọzọ n’ala Naijiria,akpọkuola onye jigodu ọkwa cọmmissiọna ugwu nke ndi mba South Afrika nye Naijiria bụ,Mazi Kenneth ka...

Prezidenti Muhammadu Buhari akwala ariri maka ọnwu sinatọ Kanti-Bello

Prezidenti Muhammadu Buhari akasiela ezin’ụlọ Kanti-Bello n’akwa gọmenti Steti Katsina,mpaghara North-west nke Naijiria maka ọnwu Sinatọ Mahmud Kanti-Bello. Onye-isi ala gara n’ihu kasikwa ndi omiwu...

Isi gọọmenti akagbuola akụkọ ikpachapụ osote onyeisiala bụ Osibanjo

Isi ochichi ala Naijiria emela ka ohaneze mata na akụkọ n’efeghari kama otu izu uka onye isi ala bụ Muhammadu Buhari lọtara site na...

Aka n’achi Steti Benue ariọla enyem aka,iji gbochie ide-mmiri

Gọv. Samuel Ortom nke Steti  Benue n’ayọ ka gọmenti etiti gbatara ha ọsọ enyem-aka iji gbochie oke ide-mmiri wapkuru steti ya. Ortom riọriọ arirọ a...

Prezidenti Muhammadu Buhari nwere ọgbakọ ha ndi ndu otu APC,PDP

Prezidenti Muhammadu Buhari nọrọ n’ụbọchi Fridee nwe mkparita ụka ya na ndi ndu otu ndọrọ ndọrọ All Progressives Congress na the Peoples Democratic Party...

Onye-isi ala emela ka ndi omiwu mata maka mmalite ọrụ ya

Prezidenti Muhammadu Buhari amalitela  ọrụ na ụlọ ọrụ onye-isi ala dina Abuja. Onye-isi ala bara oru mgbe owetara aka na elekere iri,ha na ndi so...

Prezidenti Buhari ekpebiela na idinotu ala Naijiria

Prezidenti Muhammadu Buhari ekwuola n’idinotu ala anyi abụghi nke aga atule atule,na-agbanyeghi nsogbu chere ala anyi n’ihụ. O kwuru nkea,mgbe ọna agwa ndi ala anyi...