Aga enwe ezi mmekọrita na etiti Naijiria na mba Turkey

Prezidenti Muhammadu Buhari n’ogbo ya nke mba Turkey bụ Recep Tayyip Erdogan ekwekọritala n’aga enwe ezi mmekọrita n’etiti mba abụọ a n’ogige nchekwa iji...

Prezidenti Muhammadu Buhari ahapula New York jewa London

Prezidenti Muhammadu Buhari ahapula New York jewa  London,dika o gachara ọgbakọ mba uwa agba nke iri asaa na abụọ,nke akpọrọ  the 72nd Session of...

Ndi agha-elu mba Russia egbuola ndi agha nti-ikpọ iri anọ

Ihe ruru ndi agha alakuba iri anọ,nakwa ndi ochi-agha mmadu anọ,ka ndi agha elu Mba Russia gburu n’akụkụ  Syria,ọwuwa anyanwu nke Deir al-Zor,minister n’ahụ...

Mmadu ise anwụọla na mgbọ ogbunigwe gbara na Afghanistan

Opekata mpe mmadu ise anwụọla ebe mmadu iri anọ na abụọ merụrụ ahụ, mgbe mgbọ ogbunigwe gbara n’ụgbọ-ala na akụkụ isi ụlọ ọrụ ndi...

Ndi omiwu mba German akwadowo nwoke ilụ nwoke ibe ya mọbụ...

Ndi ka n’ọnụ ọgụgụ na ndi omiwu mba German agwadola ka nwoke lụọ nwoke ibe ya mọbụ nwanyi ilụ nwanyi ibe ya,ka ụbọchi ole...

Gọọmenti mba Britain ga-eguzobe ọdọ ahia na Kano

Gọọmenti mba Britain ekwuputala njikere ha iba guzobe ọdọ ahia na Steti Kano iji kwado mmepe. Onye cọmishọna ugwu n’ala naijiria bụ Mazi Paul Arkwright...

Gọọmenti Naijiria akatọla nkusu mere na London

Gọọmenti etiti nọrọ n’ụbọchi ụka katọọ nkusu mere na Central London Bridge nakwa ahia Borough, ma si ndi nwe ndi nkea metụru ka ha...

Anwuchiela onye Syrian chọrọ ikusu mba germany

Ndi uwe ojii mba German anwuchiela onye Syria gbara afọ iri na asaa ana enyo enyo na ọna achọ igbu ndi mmadu ma gbuo...

Nke mbụ onye Afrika ga-abụ Direktọ genara nke WHO

Tedros Adhanom Ghebreyesus bụ onye si mba Ethiopia ga-ewere ọkwa dika Direktọ general nke ndi World Health Organization, WHO n’aha ichafu. Ọ ga abụ onye...

Ndi uwe oji akpọla aha onye tụrụ ogbunigwe na Manchester

Onye anasi na ọ bụ ya tụrụ mgbọ ogbunigwe n’ogige  Manchester ka asi na aha ya bụ Salman Abedi. Etu osinadi,ndi uwe oji nke Manchester...