Gọmenti ala Naijiria ga ahi isi ogbaghara mere na Anambra

0
635

Gọmenti ala Naijiria eforola ntutu taa na ha ga ahụ isi ogbaghara mere nˊụlo ụka dina Ozubulu,Steti Anambra,mpaghara South east ala Naijiria ma kpe ha ikpe etu okwesiri.

Ndia ana amaghi ji egbe wakpuru ụlọ uka St. Philips Catholic, Ozubulu na ụbọchi uka ma gbuo ụtụtụ mmadu.

Onye enyem-aka puru iche nye onye isi-ala na mgbasa ozi nˊụlọ ọrụ osote onye isi-ala bụ Laolu Akande, kwuru nkea nˊụbọchi Mọndee,na onye jigodu ọkwa onye isi-ala kwugidere omume ọjọọ a.

“Okanmuta. Osinbajo kwugidere omume ọjọọ a ma kasie ezinụlọ na ndi nile nkea meturu obi,” Akande kwuru nkea.

SHARE

LEAVE A REPLY