Gọọmenti Naijiria akatọla nkusu mere na London

0
672

Gọọmenti etiti nọrọ n’ụbọchi ụka katọọ nkusu mere na Central London Bridge nakwa ahia Borough, ma si ndi nwe ndi nkea metụru ka ha kara obi.

Seven people died in the attack in central London on Saturday night and 48 were injured.

Ministi n’ahu maka ihe na-eme n’’mba ozo na okwu ha,kwuru: gọọmenti na ndi ala-anyi ga akwado gọọmenti na ndi obodo  Great Britain ibuso agha megide nkusu ana akusu ndi aka ha di ọcha.

Anyi ji obi ebere n’ekpere ndi nkea meturu nakwa ezinụlọ ha ekpere.

Onye omekome a nyara ụgbọ ala gbago ebe ndi ji ukwu si aga n’oke ọsọ na London Bridge n’abali ụbọchi  Satọọdee tupu ọmalite imagbu ndi na agafe n’ụzọ.

Ndi uwe ojii kwuru na ndi ọrụ nche ji egbe gbagburu ndi nkusu mmadu atọ, n’egbughi oge ha nwetara ozi maka mkpamkpa ha kpara na central London.

Mmadu atọ a yi uwe mgbọ ogbunigwe nke emechara chọpụta n’obu nke adigboroja.

Cressida Dick bu onye Metropolitan police commissiona kwuru n’ututu ubochi uka na ana elebara onodu a anya. “anyi kwenyere na ha di ato ma ha anwula,” ka okwuru

Ndi uwe ojii kwuptara na anwụchiela mmadu iri na abụọ aka ha dina nkusu  a na mpaghara Barking district nke ọwụwa anyanwu London,mana achọkwa ndi ọzọ.

SHARE

LEAVE A REPLY