Gọvanọ Nyesom Wike achụọla ndi ndumọdu pụrụ iche nye ya na-ọrụ

0
560

Gọvan Nyesom Wike nke Steti Rivers nọrọ n᾽ụbọchi  ụka chụọ ndi ndumọdu puru iche ya ma hapu nani otu onye.

Okwu a sitere naka Mazi Simeon Nwakaudu,bụ onye ndumọdu puru iche nye aka n᾽achi steti a na mgbsa ozi olaru ọhụrụ,nke kọwara na nani onye ahapuru bụ onye ndumodu puru iche na okwu okpukpere-chi bụ Bishop. Winston Iwo.

 

SHARE

LEAVE A REPLY