Ihe dika mgbọ ogbunigwe agbawala na Rome

0
50

Mgbọ ogbunigwe agbawala n’akụkụ ụlọ ọrụ ndi akwụkwọ ozi nke di na central Rome n’ụbọchi  Fridee, abali iri na abụọ nke ọnwa May a. Ndi nta akụkọ mba Italy kwuru na onweghi onye ọbụla nke a, meruru arụ,bụ nke nwere ike ibu mgbọ ogbnigwe ma ọbụ ihe ọzọ.

ozi mbụ na ekwu na otu ụgbọ ala mebiri,” dika akwụkwọ edemede ndi Republican si kwuo na website.

Information service Luceverde n’olu bekee nke ndi n’ahụ maka ya bụ ndi Italian Automobile Club, na njikọ aka nke ndi uwe ojị kwuru na Twitter- na, ana-eme nnyocha  n’ebe ahụ.

SHARE

LEAVE A REPLY