Kanya chọrọ ikpe nkwum-ọtọ maka ogbugbu egburu onye ọkiwu

0
108

Ndi n’ahụ maka ugwu ruru mmadu emela ngaghari iwe na okporo ụzọ dina Nairobi isi Kenya,na ekwu ka enwe ikpe nkwumọtọ na ogbugbu egburu Willie Kimani yana onye ọkpụ ụgbụ ala ya.

Nsogbu a metutara ndi uwe ojii,yam were eji ekpe ndi uwe ojii mmadu ise ikpe maka igbu ndi mmadu.

Ndia mere ngaghari iwe si na otu International Justice Mission (IJM) n’aha ichafu dere akwụkwọ megiede ogbu gbu ana egbu ndi mmadu,degara onye isi ndi uwe ojii na ụlọ ọrụ onye-isi ala.

Onye na ekwuchitere Mazi Kimani  edela akwụkwọ megide ndi uwe ojii. Mmadu atọ a ka atọrọ dika ha biachara ụlọ ikpe n’ọnwa June n’afọ gara aga.

Ozu mmadu atọ a ka ahụtara na mmiri Ol Donyo Sabuk na  central Kenya otu izu ụka kamgbe amalitere chọwa ha achọ.

SHARE

LEAVE A REPLY