Naijiria emerela ndi Togo site n’inye ha ọkpụ atọ

0
55

Otu egwuri egwu Super Eagles nke ala Naijiria emeriela ogbo ha ndi nke mba Togo site na enye ha ọkpụ atọ, n’egwuri egwu enyi na enyi nke agbara na ama egwuri egwu Municipal dina Paris nke  France.

Ahmed Musa nyere goolu nke mbụ ebe Kelechi Iheanacho mere ka ndi Super Eagles bụrụ ndi n’emekpa ogbo ha ndi nke mba Togo ahụ na egwuri egwu a.

Asọm mpi a so na nkwado ndi otu the Super Eagles n’eme maka asọm mpi ntozu oke AFCON 2019 ga adi na izu ụka ọzọ,na etiti ha na ndi nke mba South Afrika na ama-egwuri egwu dina Uyo isi obodo Steti Akwa Ibom.

SHARE

LEAVE A REPLY