Ndi nnọchite anya na-ụlọ nzụkọ omiwu ala anyi ekwula banyere oke-ọnụ ụgwọ ọkụ laterik

0
600

Ndi nnọchite anya na ụlọ nzụkọ omiwu ala anyi ekwula banyere oke-ọnụ ugwọ ọkụ n’ala anyi.

Ndi omiwu a kwuru na nke adabaghi,na ihi njeri kwuru njeri naira etinyere ka ọnọdụ ọkụ kawanye nma, ma inye ọkụ kana agba ọyụpa n’ala Naijiria.

Ma gbakwunye na nkea adabaghi na ọnọdụ akụlụba ebe ọtụtụ ndi mmadu nnọ n’ihe isi-ike.

Onye kwuputara nkea bụ Shehu Musa nke otu APC na-anọchite anya Bauchi,bụ onye kwuru ụrụ ọbara ka enyocha oke ọnụ ọkụ laterik n’ala Naijiria.’’

Na okwu a, Mazi Musa chetara na afọ puku abụọ na asatọ,ụlọ ọrụ n’ahụ maka ọkụ nke akọrọ Nigeria Electricity Regulatory Commission (NERC)na aha ichafu weputara amụma aga eji elekọta ụgwọ ọkụna nkpoku nke otu ndi ọrụ n’akwa ndi nwere agba n’ihe banyere ọkụ.

Dika osi kwuo na ndi n’ahụ maka ọkụ ugbua buliri ọnụ ụgwọ ọkụ,site na naira iri maka otu Kwh ruo naia iri abụọ na ano na kobo iri abụọ maka otu Kwh n’afo 2017ebe ha anaghi enye oku etu okwesiri.

“Anyi na anụ akwa ndi mmadu banyere oke ọnụ ọkụ laterik bụ nke ana ahuta ugbua.na-agbaneghi ego gọọmenti etiti tinyere na ogige ọkụ laterik.

Anyi ga amara na ọnụ ahia adabaghi n’ihi ọnọdụ akụlụba ala Naijiria n’kwa ihe isi-ike dakwasiri ala anyi, maka mmechi ọtụtụ ụlọ nmepua nkwa ahia,” ka Musa kwuru.

Dika atulechara nkea, ndi omiwu a nabatara ya mgbe ha mere votuu banyere ya,ma gwa ndi cọmmittee n’ahụ maka nkea ka lebakwuo ya anya etu okwesiri.otu cọmmittee a ga-elebacha anya, iji mee ka ọnụ ụgwọ ọkụ bụrụ nke ọhaneze ga anabata ma gwaghachi ndi omiwu ihe ha jetara na izu ụka isii n’abia.

SHARE

LEAVE A REPLY