NPFL:Remo Stars na ndi Abia Warriors gbara onye lawa onye lawa

0
559

Ndi otu egwu Remo Stars na ogbo ha ndi Abia Warriors gbara onye lawa onye lawa n’asọm mpi nke ụbọchi iri abụọ na atọ nke Nigeria Professional Football League n’olu bekee na ụbọchi Toosdee.

Ka owetara aka na nkeji iri ise na isii Sunday Adetunji nke Abia Warrior nyere goolu, ma anabataghi nke ya n’ihi na ozighi ezi.

Abia warriors gbara mbọ ma ha enyeghi goolu ọbula,nkea mere oji bụrụ onye lawa onye lawa nke mete ndi Abia Warrior ji nọrọ na ogo nke iri na ndi kacha,site na inwe point iri atọ na abụọ ebe ndi Remo bụ ndi ikpeazu na League ebe ha nwere pọinti iri abụọ na atọ.

 

SHARE

LEAVE A REPLY