Otu AU nabatara ntuli-aka emere na Kenya

0
633

Otu mba Afrika họputara ka ha lebba anya na ntuli-aka mba Kenya,kwuru na nkea gara nke ọma.

Onye nọọ na isi otua bụ onye jibu ọokwa onye-isi ala mba South Africa bụ Mazi Thabo Mbeko,kwuru na o nwere afọ ojuju na etu esi hazie ntuli-aka bụ  Independent Electoral and Boundaries Commission, IEBC nˊaha ichafu.

Na ụbọchi Wenesdee, onye nazọsa otu parti nˊachiachi bụ Raila Odinga kwuru na ihe emetara na ntuli aka abughi ezi okwu maka na akupula ọwa nzirkọta ozi nke ndi nˊahụ maka ntuli-aka elu.

Na nzaghachi ebuboa, Mazi Mbeki kwuru na otu ya nọ na Kenya ileba anya nˊabụghi inyocha ntuli aka.

 

SHARE

LEAVE A REPLY