Tim Hauge anwụọla ka ọluchara ọgụ n’ụbọchi Fraidee

0
618

Onye na-aluburu ndi (UFC)n’aha ichafu ọgụ bụ Tim Hague,anwụọla site na mmeru ahụ onwetara dika akuturu ya n’ụbọchi Fraidee o kụrụ ọkpọ.

Hague nwuru n’ụbọchi ụka,na agbata afọ iri atọ na anọ,dika Adam Braidwood gbuchara ya ilu na Canada,atara onye na ekpebi maka ọgua ụta na ogbara nkiti ruo mgbe akuturu nwamadi a n’ala tupu ogbuchie ọgua.

Ọ bụ na obi nwute,iru uju na obi mgbawa ka anyi ji ekwuputa ọnwụ Tim taa,

Ezi n’ụlọ ya gbara ya gburu gburu,na egere egwu na amasi ya. Ka ezinụlọ Hauge kwuru.

Haugh bụ onye ama-ama dika ọna aluru ndi UFC ọgụ,mgbe ọna alu ọgụ, emeriri ya ugboro iri na atọ,ma onwetara nmeri ugboro iri abụọ na otu dika ama-ama n’ọgụ(MMA) star.

Ọ malitere kụwa ọkpọ otu afọ gara aga,dika egosiri etu osi lụọ ọgụ ha  Braidwood na YouTube ma ahụ omeruru na azu isi ya tupu akutuo ya.

Ndi mara nke ekwe kuru na mba Canada ekwula na ha ga eleba anya n’ọnwu Hauge.

 

 

SHARE

LEAVE A REPLY